Kaone Kario

O sị Wikiquote

Kaone Kario A mụrụ Kaone Kario na Maun Botswana n'afọ 1986. Ọ meriri asọmpi ịṅomi Nokia Face nke Africa na 2005 mgbe ọ dị afọ iri na itoolu.

Okwu okwuru[dezie]

  • Echetara m ikiri ihe onyonyo ma chọọ naanị ịnọ n'ime ya.
    • "Against All Odds| Nwa agbọghọ Botswana ime obodo ghọrọ ihe nlereanya mba ụwa", eNCAAgainstAllOdds, Ọktoba 7, 2014 eweghachiri 20 Ọktoba

Njikọ mpụga[dezie]

Kaone Kario na Wikiquote Bekee