Kanayo O. Kanayo

O sị Wikiquote


Kanayo O. Kanayo[dezie]

Anayo Modestus Onyekwere MFR nke a na-akpọ Kanayo O. Kanayo (amuru March 1, 1962) bu onye omere na onye oka iwu Naijiria. N'afọ 2006, o meriri ihe nrite ihe nkiri African Movie Academy Award maka onye na-eme ihe nkiri kacha mma n'ọrụ ndu maka ọrụ ya na ihe nkiri Family Battle.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Ebumnuche gị ekwesịghị ịbụ "ịba ọgaranya" kama ebumnuche gị kwesịrị ịbụ "nchekwa ego na nkasi obi
  • Ndị anyị lụrụ ọgụ na-egbu anyị ugbu a
  • Na-enweghị ajọ mbunobi nye ndị ntorobịa Naijiria na-arụsi ọrụ ike, achọrọ m ịghọta ka ụfọdụ ndị ntorobịa na-eme mkpesa na e mebiri ha ma ha na-ejide ihe karịrị ala 3 n'aka dị ka smart phone.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/authors/kanayo-o-kanayo/1724/