Kamala Harris

O sị Wikiquote

Kamala Harris bu osote onye isi ala mba United stati nke Amerika. Tụpụ o ghoo osote onye ịsị ala, Ọ rụrụ orụ dị ka onye oka ịwụ ahopụtara na San Fransisco, oka ịwụ ịzụgbe nke Califonia ya na Sinator nke Amerika. A mụrụ ya n'afo 1964. Ọ gụsịrị akwụkwo na Mahadum Howard ya na Mahadum Califonia Hasting kolejị ịwụ. Ọ na arụ orụ dị ka onye ndoro ndoro ochịchị, onye oka ịwụ na onye n'ede edemede.[dezie]

Kwotụ

  • Ihe m choro ka ụmụ agboho na ụmụ nwanyị mara bụ na, Ị dị ịke, olụ gị dikwa mkpa.
  • A zụlitere m ka m bụrụ nwanyị kwụrụ onwe ya, o bụghị onye ịhe obụla n'emetụta.
  • ị ga-ahu ma nwee mmetuta onodụ ndị mmadụ ịjị ghota ha n'ezịe.
  • Onye obụla nke na-ekwu na ya bụ onye ndụ ga-ekwu okwụ dị ka onye ndụ; nke pụtara ikwụ okwụ n'ịgụzosị ịke n'ezị ịhe na ezịokwụ.
  • Ọ dịghị mgbe ị ga-arịo onye obụla ịkịke ịdụ.
Wikicommon contributors
Kamala Harris


Njịko Mpụga

https://www.whitehouse.gov/administration/vice-president-harris/

https://www.brainyquote.com/authors/kamala-harris-quotes

https://www.vogue.co.uk/arts-and-lifestyle/gallery/kamala-harris-best-quotes

https://commons.wikimedia.org/w/index.php?title=File:Kamala_Harris_official_photo.jpg&oldid=547959657