Kai Cheng Thom

O sị Wikiquote

Kai Cheng Thom

Kai Cheng Thom is a Canadian writer and social worker. O bipụtago ọtụtụ akwụkwọ nke gunyere, Fierce Femmes na Notorious Liars: A Dangerous Trans Girl's Confabulous Memoir (2016), nchịkọta abụ a kpọrọ a place called No Homeland (2017), akwụkwọ ụmụaka, From the Stars in The Sky to the Fish in the Sea (2017), nakwa 'I Hope We Choose Love: A Trans Girl's Notes from the End of the World' (2019), akwụkwọ edemede gbadoro ụkwụ na ikpe ziri ezi mgbanwe.

Ihe ndị Okwuru[dezie]

  • O gwara ya, "Nke ahụ bụ ihe dị iche n'ịhụnanya na agụụ", "agụụ bụ akụkọ ị rapaara na ya. Ịhụnanya bụ akụkọ na-ewega gị ebe ọhụrụ.
  • Achọrọ m ichebe gị, ma m na-amalite iche na ihe kacha mma i nwere ike imere ndị mmadụ bụ ịkụziri ha ka ha ga-esi chebe onwe ha. Nwa agbọghọ ọ bụla kwesịrị ịdị ntakịrị ihe egwu.
  • Akwụkwọ dị ka windo anwansi a nke ị nwere ike imeghe n'agbanyeghị ebe ịnọ wee daba n'ebe dị iche nke ka mma karịa ebe ị tọrọ.
  • Anyị na-anọkọ ala chere. Ka oge na-aga. N'ihi na ihe ncheta ga-agabiga. N'ihi na ihe nchere ga-agwụ.
  • Ụwa na-agbagharị ma na-agbagharị. Mgbe ụfọdụ, ọ nweghị ihe ị ga-eme ma ọ bụghị ịtọhapụ onwe gị. Ọ dịghị ihe ị ga-eme ma ọ bụghị iguzo n'ebe a na-esi nri nke ezigbo enyi gị, na-eme achịcha ma na-eti mkpu ma nwee olileanya na ihe ka mma ga-abịa. Ọ dịghị ihe ị na-eme nke ga-akwụsị ụwa ịtụgharị, ga-akụda mbara ala n'akụkụ ya. Mgbanwe niile bụ ihe efu na njedebe.
  • Mgbe ụfọdụ, iji bụrụ onye ọzọ, ị ga-ebu ụzọ bụrụ onye na-abughi ihe ọ bụla.
  • Ọ ga-adị m ka ahụ m dum na-agbachi nkịtị na olile anya ka m na-eme atụmatụ nnukwu mgbapụ m.

Ebensidee[dezie]

Njikọ Mpuga[dezie]