June Syowia

O sị Wikiquote

June Syowia

June Syowia

June Syovia bụ onye isi oche nke Beiless Group, ụlọ ọrụ na eji nkà teknụzụ agbasa ozi maka azụmahịa n'ikuku na mpaghara Afrịka. N'ime afọ ise (5) gara aga, June na ndị otu ya ewepụtala ọtụtụ narị atụmatụ nkà na-enweghị ntụpọ na mkpọsa eji teknụzụ mee maka ụlọ ọrụ sitere na SME ruo ọtụtụ mba. A họpụtara ya dị ka Forbes 30 n'okpuru 30 honoree and Forbes most promising entrepreneur. Ọ nwetekwala nkwanye ùgwù dịka onye àmà ama n'ụwa niile na kwa onye isi Global Regional. Ọ bụkwa ya bụ onye meriri na country SME 2018 Ọ bụkwa ya nwetara ihe nrite nke Global Student Entrepreneur Award n'afọ 2017. O sokwa na ndị kewapụtara otu social enterprise nke mere ka Business Daily Africa gụnye ya dịka ndị ọkwá ha dị n'elu n'ime mmadụ iri anọ (40) n'ime ụmụ nwaanyị iri anọ (40) ndị a họpụtara n'afọ 2015.June kwenyesiri ike na uto ala Afrịka n'ọdịnihu bụ nke mgbanwe echiche na mmebi mmụọ ndị mmadụ na-egbochi.

Ihe Ndị O kwuru[dezie]

  • Gịnị kpatara na m enweghị ike ịnwale ndụ dị iche iche, dị ka uwe, iji hụ nke kacha mma na nke na-adịwanye mma?" - The Unabridged Journal of Sylvia Plath.
  • Ihe kacha sie ike bụ ibi ndụ n'ụba ugbu a n'ekweghị ka e metọọ ya n'ihi egwu maka ọdịnihu ma ọ bụ ịkwa ụta maka ihe gara aga." - The Unabridged Journal of Sylvia Plath.


[1]


Ebenside[dezie]