Julia Ward Howe

O sị Wikiquote

Julia Ward Howe[dezie]

Julia Ward Howe (27 May 1819 – 17 October 1910) bụ odee,ode abụ na okwuru ọha Amerika

Ihe ndị dị n'ime[dezie]

  • 1Quotes
    • 1.1The Battle Hymn of the Republic (1861)

Okwu ndị okwuru[dezie]

A hụlam ya n'ụ̀zụ̀ ọkụ akwanyere nke nari mmadụ gbakọrọ... Aruworo ya ọ́dọ̀ ofufe na igirigi uhuruchi ...

  • Dere duu eriri akwa silki,obodo gị ebilikola n'iwe,Ịkpali ụmụ agbọghọ n'eto eto inwe mmasị Onwe ha!Ụ̀chá nke Agha achakela,Ma njem nke ihe ziri ezi ejupụtala abalị.
    • "Our Orders" in The Atlantic Monthly (Febụwarị 1862).



The Battle Hymn of the Republic (1861)[dezie]

Ányám ahụwo amara ọbịbia nke Chineke:

  • :Ọ na ebibi ebe mkpụrụ ajọ ihe dị;Ọ tọhapula ụta mbibi ya kpu ọkụ,Eziokwu ya n'achawapụ.
    • Ahiri nke mbụ nke mbiputa nke" the Atlantic Monthly (Febrụwarị 1862)

Njikọ mpụga[dezie]