Judith Amaechi
Ọdịdị
Judith Amaechi

Judith Amaechi (née Nwankwo; onye amụrụ na 24 December 1970) bụ nwunye nke onye bu gọvanọ nke ndị Steeti Rivers bu Governor Chibuike Amaechi. Ọ bụ onye isi Empowerment Support Initiative (ESI) nke na-eme mkpọsa megide ọrịa mminwụ 'HIV/AIDS', na-akwado ikike nke ụmụ nwanyị na ụmụaka, ma na-akwalite ọdịmma ụmụ nwanyị na nwata gender equity.
| Honorary titles | ||
|---|---|---|
| Preceded by
Mary Odili |
First Lady of Rivers State
26 October 2007 – 29 May 2015 |
Succeeded by
Eberechi Wike |
Ọkwụ ndị Ọkwuru
[dezie]- “Ka anyị chekwaa ọdịnihu nke ụmụaka na-anọghị n'ụlọ akwụkwọ”
- "Ekwetaghị m n'inye ndị mmadụ nri dị ka ụzọ isi enyere ha aka mana ịkụziri ha ka ha ga-esi jiri nkà ha dị ka ụzọ na-ewuli elu karị iji nyere ha aka."
Njikọ Mmechi
[dezie][[Category:Ndị dị ndụ

