Joyce Kinabo
Ọdịdị
Joyce Ludovick Kinabo (amụrụ 1955, dika Joyce Chisawilo) bu onye okachamara akwukwo na onye nyocha nke Tanzania. Ọ na-arụ ọrụ na Sokoine University of Agriculture (SUA) na Morogoro, Tanzania, na Ngalaba Nkà na Ụzụ Nri, ebe ọ na-eme nchọpụta ma na-akụzi akụkụ dị iche iche nke sayensị nri.
Okwu ndị O kwuru
[dezie]- Ha anọwo na-azụ ndị mmadụ otú e si echekwa nri dị mma, gụnyere ịkwọ aka tupu e rie nri na izere afọ ọsịsa na erighị ihe na-edozi ahụ́ mgbe ha na-akwadebe nri. Microorganisms na nri nwere ike ibute erighị ihe na-edozi ahụ ọ bụrụgodị na a na-enye nwata ahụ nri nke ọma.
- Joyce Kinabo kwuru (The Citizen, Julaị 26, 2016)
