Joyce Kalu
Ọdịdị
Joyce Kalu (amuru 25 Septemba 1970) Ohafia, Abia State, South Eastern Nigeria. bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri, onye na-emepụta ihe nkiri na onye nduzi na ụlọ ọrụ ihe nkiri Nigeria.
Ihe ndi okwụru
[dezie]- Chineke dị ike karịa ihe ọ bụla na-eme ka ị na-echegbu onwe gị.
- Mgbe m bụ nwata, m na-ekwu okwu dị ka nwantakịrị, na-akpakwa àgwà ka nwata, ma mgbe m tolitere, m hapụrụ ihe niile dị ka nwata.
Njikọ mpụga
[dezie]Joyce Kalu na Wikiquote Bekee