Jump to content

Joyce Ashuntantang

O sị Wikiquote

Joyce Ashuntantang bụ onye Cameroon onye na-ede uri na onye edemede. O nyela aka na akụkọ uri mba ụwa itoolu ma bụrụkwa Prọfesọ Bekee ugbu a na Mahadum Hartford, West Hartford, Connecticut.

Okwu ndi okwụru

[dezie]
  • Ihe na-agaghị ekwe omume n'ebe mmadụ nọ ga-ekwe omume n'ebe Chineke nọ.
  • Ịrụsi ọrụ ike na-akwụ ụgwọ n'ikpeazụ.
  • Oge ụfọdụ bụ naanị ihe ngwọta. Naanị ị ga-enwe ndidi maka oge iji rụọ ọrụ ahụ.
  • Ikwere na Chineke dị mkpa maka ndụ na-arụpụta ihe. Ọ bụ onyinye kacha mma ndị nne na nna nwere ike inye ụmụ ha. M ka na-enwe ekele na ndị mụrụ m gosiri m ụzọ nke Chineke Ndị Kraịst.
  • Ime ihe ọma na inyere ndị mmadụ aka bụ ihe dị mma maka mkpụrụ obi ma dị mkpa maka mmadụ.


Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Joyce Ashuntantang na Wikiquote Bekee