Joy Kabatsi
Ọdịdị
Joy Kabatsi
Joy Kabatsi Kafura (1 February 1954), bụ onye ọkaiwu Uganda, onye ọrụ ugbo na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. N'ime ọnwa Jenụwarị afọ 2020, ọ bụ onye minista na-ahụ maka ụgbọ njem n'ime Cabinet nke Uganda, dị irè na Disemba 2019. Ọ bụ onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị National Resistance Movement.
Okwu ndị o kwuru
[dezie]- Amaghị m ihe ị na-ekwu mana ọ bụrụ na enye m ohere, enwere m ahụmịhe, enwere m ike ịmụgta ya ngwa ngwa ma tinye aka ịlụ ọgụ nrụrụ aka kemgbe m bụbu onye minista steeti n'otu ngalaba ahụ.
- Joy Kabatsi kwuru, (Monotor, June 17) ,2022)
Njikọ Mpụga
[dezie]
Joy Kabatsi na Wikikwuotu bekee
Joy Kabatsi na Wikipidia Igbo