Gaa na ọdịnaya

John Munonye

Sitere na Wikiquote

John Munonye

[dezie]

John Munonye (28 Epreel 1929 – 2003) bụ onye odee Naijiria, a mụrụ ya na Obowu, na steeti Imo. Ọ bụ otu n’ime ndị odee mbụ si Afrịka dere akwụkwọ bekee ma gosipụta ndụ ọdịbendị Igbo, esemokwu dị n’etiti agụmakwụkwọ Oyinbo na omenaala Igbo. A ma ama ya maka ọrụ ya dị ka *The Only Son*, *Obi*, na *A Dancer of Fortune*.

Okwu ndị ọ kwurụ

[dezie]

"Anyị nwere ike ịdị iche n'asụsụ anyị na-asụ, ma anyị niile ka bụ ụmụ ala ahụ."

Goodreads

"Anyị kwesịrị, ị ga n'ihu ịjụ ajụjụ n'ihe anyị na-ekwu site n'echiche — ma ọ bụ kama, nyochaa nke ọma, ọdịdị nke omume ndị ahụ n'anya anyị ka ọ bụ ngosipụta nke echiche."

Goodreads

"Ịbụ ogbenye abụghị ihere. Ihe na-eweta ihere bụ ịdị aghụghọ na mpako."

— *A Dancer of Fortune*
Goodreads

"Ọ chọghị anya tupu ugbua na agụmakwụkwọ nwere ike ibute nnukwu ọdịiche. Ugbua, o hụrụ na n’ezie, agụmakwụkwọ nwere ike ịtụgharị nna megide nwa ya, nne megide nwa ya, ọbụna di megide nwunye."

— *The Only Son* (1966)
Goodreads

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: