Joel Mwale

O sị Wikiquote

Joel Mwale

"Joel Nwale" Joel Mwale bụkwa onye nchoputa na onye isi ụlọ ọrụ Skydrop Enterprise, ụlọ ọrụ na-enye mmiri dị ọcha na Kenya.  O kere Skydrop mgbe ọ bụ 16, nke nwere ndị ọrụ 32 ugbu a na Kenya, na-ekesa na Kenya na mbupụ na Uganda na Tanzania.

Ihie Ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • "Chei! M ga-abụrịrị onye ahụ."

[1]

Ebenside[dezie]