Jump to content

Joan Onyemaechi Mrakpor

O sị Wikiquote
Joan Onyemaechi Mrakpor
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereJoan Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1966 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Delta Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of West London, University of Jos, Alliance Manchester Business School Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts, postgraduate diploma Dezie

Joan Onyemaechi Mrakpor(amuru 1966) bu onye ozioma nke ndi Kristian nke Naijiria na onye ndọrọ ndọrọ nke ihe nketa Anioma. Ọ bụ onye otu People's Democratic Party na kemgbe afọ 2015 nọchitere anya Aniocha North-Aniocha South-Oshimili North-Oshimili South n'ụlọ omebe iwu. Tupu ahọpụta ya na ndọrọndọrọ ọchịchị mba, Onyemaechi jere ozi dịka onye otu ụlọ ọgbakọ omebe iwu Delta steeti maka Aniocha South site na 2007 ruo 2015.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Echere m na ihe ịma aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị bụ na mmadụ na-achọ ụzọ aghụghọ ime ka nwanyị Naijiria kwenye na nsogbu dị ya na ndọrọ ndọrọ ọchịchị.
    • [1] N'ikwu ihe kpatara na ụmụ nwanyị anaghị apụta itinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị.
  • Sensitization bụ igodo. Anyị nwere ọnwụ nke ụkpụrụ. Ịgba mbọ na-amanye iwu bụ ụzọ kacha mma isi zụlite ọha mmadụ.
    • [2] N'ikwu okwu na usoro iji mee na mmejuputa iwu.

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: