Jessica Drake
Ọdịdị
Jessica Drake
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| aha n'asụsụ obodo | Jessica Drake |
| aha enyere | Jessica |
| aha ezinụlọ ya | Drake |
| stylized name | jessica drake |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Ọktoba 1974 |
| Ebe ọmụmụ | San Antonio |
| Dị/nwunye | Evan Stone, Brad Armstrong |
| Asụsụ obodo | English |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Asụsụ ọ na-ede | English |
| ebe agụmakwụkwọ | University of Texas at El Paso |
| oge ọrụ ya (mmalite) | 1999 |
| ụcha ntụtụ isi | Anwụ Anwu |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ihe nrite | AVN Hall of Fame, AVN Best Safe Sex Scene, NightMoves Award, NightMoves Award |
| webụsaịtị | https://www.guidetowickedsex.com |
| dance style | erotic dancing |
| nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Jessica Drake (amụrụ 14 Ọktoba 1974) bụ onye omere ihe na-akpali agụụ mmekọahụ nke America na onye nkuzi mmekọahụ.
Okwu okwuru
[dezie]- N’oge ahụ, ọ jụrụ m nọmba ekwentị m, bụ́ nke m nyere ya. Mgbe e mesịrị n'uhuruchi ahụ, ọ kpọrọ m òkù ịbịa n'ọnụ ụlọ ya. M kwuru na ọ dịghị m mma ịga naanị m, ya mere ụmụ nwanyị abụọ ọzọ so m bịa. N'ime ụlọ penthouse, ezutere m Donald ọzọ. Mgbe anyị banyere n'ime ụlọ, ọ makụrụ onye ọ bụla n'ime anyị nke ọma wee susuo onye ọ bụla n'ime anyị ọnụ n'egbugbere ọnụ na-arịọghị ikike. Ọ na-eyi pyjamas. [...] Donald wee jụọ m "Gịnị ka ị chọrọ?" "Ego ole?"
- Jessica Drake: porn star is 11th woman to allege Trump sexual misconduct, The Guardian.com, 22 October 2016.