Jenny Han

O sị Wikiquote

Jenny Han Jenny Han (amuru Septemba 3, 1980) bu onye odee America nke akụkọ ifo ndi okenye na akuko umuaka. A maara ya nke ọma maka ide "The Summer I Turned Pretty" trilogy na usoro "To All the Boys".

Ihe ndị ọkwụrụ[dezie]

  • Ndị nne na nna na-akwaga mba ọzọ achọghị ka ụmụ ha na-ata ahụhụ ma ọ bụ na-ebi ndụ siri ike karịa ka ha mere.
  • Ọfọn, ọ dịghị mgbe m na-eme atụmatụ ihe ọ bụla na akwụkwọ m. Ebe ọ bụ na anaghị m edepụta ihe, m na-agakarị ebe ọ bụla echiche m na-eduga m na ebe ọ na-atọ m ụtọ ide ihe. M na-achọkarị ide ihe nkiri m ga-achọ ịgụ.

Edensibia[dezie]

Edemede Jenny Han na Wikiquote bekee