Jennifer Eliogu

O sị Wikiquote
Jennifer Eliogu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereJennifer Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Eprel 1976 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akapidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye na-abụ abụ Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ȯra Lagos, University of Jos Dezie

Jennifer Eliogu' (Eprel 30, 1976) bụ onye omee na onye na-agụ egwu na Naịjirịa bụ onye ama ama maka ịbụ onye na-eme ihe nkiri. N'afọ 2016, Eliogu nwetara onyinye nturu ugo pụrụiche na City People Entertainment Awards maka ntinye aka ya na ụlọ ọrụ ihe nkiri Naijiria.Eliogu, Na 2014 maka ọrụ ya n'ịkwado ụmụ nwanyị, e nyere ya Award For Excellence na African Women Leadership Conference nke weere ọnọdụ, na United States of America.

Okwu okwuru[dezie]

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: