James Gustave Speth

O sị Wikiquote
James Gustave Speth (2008)

James Gustave (Gus) Speth (amụrụ na March 4, 1942 na Orangeburg, South Carolina) bụ onye ọka iwu Amerika na onye na-akwado gburugburu ebe obibi.

Okwu ndị o kwụrụ[dezie]

  • "Echere m na nsogbu gburugburu ebe obibi kacha njọ n'ụwa niile bụ mfu nke ihe ndị dị ndụ n'ụdị dị iche iche, ndakpọ nke gburugburu ebe obibi na mgbanwe ihu igwe. Echere m na site na afọ iri atọ nke ezigbo sayensị anyị nwere ike idozi nsogbu ndị a. Ma, m mehiere. Nsogbu kachasị njọ gburugburu ebe obibi bụ ịchọ ọdịmma onwe onye nanị, anyaukwu na mgbanwe ihu igwe, enweghị mmasị, na ime ihe ndị a, anyị ga-enwe mgbanwe ime mmụọ na nke ọdịbendị, ma anyị ndị sayensị amaghị ka esi eme nke ahụ."

Njikọ Mpuga[dezie]