Jacqueline Gowe

O sị Wikiquote

Jacqueline Gowe

Jacqueline Gowe bụ onye Zimbabwe . Ọ bụ onye nchoputa na onye nduzi nke Sweet Maungwe ụdị ngwaahịa mmanụ aṅụ malitere na 2012, ọ bụkwa onye isi oche nke Bee Project nke African Union. [1]. Ọ bụ onye isi oche ụmụ nwanyị Afrịka na-ahụ maka ọrụ ugbo African Women in Animal Resource Farming and Agribusiness (AWARFA).[2]

Okwu ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • Nwee obi ụtọ na arughi Rome n'otu ụbọchị, yabụ wepụta oge iji imepụta ihe, ị ga-ewepụta ihe mara mma na nke pụrụ iche.
  • Mụta n'aka ndị ọzọ wee mepụta netwọkụ.