JJC Skillz

O sị Wikiquote


JJC Skillz[dezie]

Abdulrasheed Bello (amuru 4th nke Eprel 1977, Kano) amara dika Skillz ma obu JJC Skillz bu onye Naijiria na-ede uri, onye na-egwu egwu, ihe ndekọ na onye na-eme ihe onyonyo.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • N'agbanyeghị ebe m garuru. Ị ga-anọrịrị n'obi m mgbe niile. Ịhụnanya m
  • Ndụ anyị dị ka akara ukwu ndị a. Otu ụbọchị, mmiri ga-abịa. Ka anyị bie ndụ bara uru ma gọzie anyị na ụmụ ga-agọzi ụwa.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/authors/jjc-skillz/908/