Isabelle Ayuk

O sị Wikiquote


w:ig:Isabelle Ayuk (amuru na ụbọchị nke onwa Mee n'afọ 1986) ọ bu onye Naijiria bu eze nwanyi nma, onye nzuko ahia, onye na-eme ihe nkiri na onye enyemaka. A ma ama ya ma ka imeri Nwa agbọghọ mara mma na Nigeria 2012.

Okwu ndị O kwuru[dezie]

Ọ bụrụ na ịchọghị ime okenye, mgbe ahụ ị ga-anwụ na nwata! [1] Isabelle Ayuk hotara gbasara ịka nká.

Njịkọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: