Ireti Osayemi

O sị Wikiquote
Ireti Osayemi
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereIretioluwa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Jenụwarị 1982 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye na-emeputa ihe nkiiri Dezie
ụdị ọrụ yaonye na-emeputa ihe nkiiri, theater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ȯra Lagos Dezie
ogo mmụtaBachelor of Science Dezie
isi agụmakwụkwọeconomics Dezie
Ebe obibiNaijiria Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ihe nriteBest of Nollywood Awards Dezie
ahọpụtara makaBest of Nollywood Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484, L305214 Dezie

Ireti Osayemi(14 Jenụwarị 1982) bụ onye na-eme ihe nkiri n'asụsụ Yoruba nke Naijiria.

Okwu ndị okwuru[dezie]

  • Enwere oge na ndụ ị na-ahụ onwe gị ka ị na-ahụ ihe ọzọ n'anya kpamkpam karịa ihe ị gụrụ n'ụlọ akwụkwọ. Abụ m onye na-emepụta ihe nkiri, ọ bụghị naanị na nka kamakwa ma a bịa n'ime ka ndị mmadụ maa mma. Ahụrụ m nchepụta echiche n'anya. Enwere m mmasị n'ịme ihe malite mgbe m bụ nwata. M na-echeta mgbe m na-etolite, A na-aga maka asọmpi ịma mma, ọ na-atọkwa m ụtọ ịbụ onye ama ama.
  • Nne m bụ nwaanyị Yoruba na-akpachapụ anya maka ụdị ikpughe ụmụaka na-enweta site na asọmpi dị otú ahụ. Ọ ga-ajụ ihe mere m ga-eji chọọ ịgba ọtọ ọkara n'ihu ndị mbịarambịa. Ọ naghị amasị ya nke ukwuu, mgbe m dị afọ iri na ụma, ana m elegara ndị mụrụ m anya. Mgbe ị hụrụ ihe n'anya nke ukwuu ma a naghị akwado gị, mgbe ahụ ị na-enwe nhọrọ ilepụ anya.
  • Ahụrụ m akpụkpọ ụkwụ n'anya, ọkachasị akpụkpọ ụkwụ nwere ikiri ụkwụ ịdị elu. Enwere m ahụ iru ala karịa itinye akpụkpọ ụkwụ nwere ikiri ụkwụ dị elu. Mgbe m dị obere, nne m na-asị, ‘Ka ikiri ụkwụ gị na-adị elu, otú ahụ ka obi na-esikwu gị ike.’ O kweere na mgbe i yikwasị akpụkpọ ụkwụ na ikiri ụkwụ dị elu, ọ ga-eme ka obi sie gị ike, meekwa ka isi gị dị elu na-aga ije. .

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: