Ire Aderinokun
Ọdịdị

Ire Aderinokun (amụrụ na abalị abụọ n'ọnwa Mach, afọ 1991) bụ onye mba Naijirịa si na Steeti Lagos. Ọ bụkwa nwanyị Naijirịa nke mbụ ịbụ ọkachamara n'ihe gbasara mmepe Google, ma ọ bụkwa mmepe weebụsaịtị.
Okwu ndi okwuru
[dezie]- Ụzọ m si egbochi ụfọdụ ihe bụ site n'igbanye akara igwe dere si 'nam achọghị nsogbu ugbua'nke a bụ ime kam hapụ mkpapụ̀ uche site n'ufodu ozi weebụsaịtị ma agaghị egbochili.
- Ezi ndụmọdụ m natarala bụ ị̀ga n'ihu ime ihe m nchọrọ tinyekwara kam wee mara ihe ndị kwesịrị dịka m bụ onye Programmer ma ọ bụ na-achorom ịrụ weebụsaịtị.'
- Ahụrụ m programming n'onwe ya ka ọ dị oke okike na nke na-emezu. Aderinokun Speaking on what she finds creative about her career.
- Ihe m mụtara bụ na agụụ dị ka ihe dị mma. Mana ọ dị mma n'ihi na ọ na-enye gị ohere ịrụ ọrụ siri ike niile ị chọrọ ime iji bụrụ onye ukwuu n'ihe ị na-eme. N'ihi na ọ bụghị dị ka agụụ ga-abụ ihe ị kwesịrị itinye n'ọrụ ahụ n'ezie. Mana ọ bụrụ na ị nwere ỌCHỊCHỌ ahụ nke na ọ naghị adị ka ị na-etinye nnukwu ọrụ siri ike, ọ dị ka ị na-eme ihe ị hụrụ n'anya.Ire Aderinokun speaking on Passion.
- Na nchịkọta, ọ nweghị azịza ziri ezi ma ọ bụ otu ụzọ ị ga-esi gaa maka ịkwalite gburugburu ebe obibi na-ejikọta ọnụ. Ọ bụ karịa ime ihe ị nwere ike ime.speaking on women inclusivity in TECH
- Naanị ihe ị ga-eme bụ itinye onwe gị n'ebe ahụ, ọ dịkarịa njọ bụ ha jụ gị mana ị ga-enweta ọtụtụ ohere ndị ọzọ ị ga-enweta ma ọ bụrụ na ị naghị eme ihe ọ bụla, ọ nwere ike ọ gaghị adị mfe ịpụ apụ n'ebe ị na-enwe obi ụtọ ma tinye onwe gị n'ebe ahụ.Ire Aderinokun speaking on Rejection.
- Enwere m nsogbu na amaghị ihe. Mana ihe karịrị nke ahụ bụ na o yiri ka m na-enwe nsogbu na enweghị ike ime ihe niile. N'ikwu ya n'ụzọ dị mfe, abụ m onye na-eme ihe n'usoro "jack-of-all-trades".Ire on her inner drive to be good at everything
- Echere m na e nwere akụkụ m nke na-anaghị enwe afọ ojuju mgbe niile n'ihe ọmụma na ikike m nwere ugbu a. Àgwà a nwere akụkụ dị mma ya. Ọ pụtara na m na-achọ mgbe niile ịmụta ihe ọhụrụ, nke dị mkpa n'ụlọ ọrụ teknụzụ. Mana ọ pụtakwara na ọ dị mwute na m nwere ike ịbụ onye a-abụghi ọkachamara na nke ọbula. Ire speaking on her "ever ready to learn" mindset
- Ọ bụ ezie na ọ dị m ka enweghị m onye m ga-ele anya dịka onye nlereanya, ihe nyeere m aka bụ inwe ike ịbụ nke ahụ nye ndị ọzọ. Anụrụ m ndị mmadụ na-ekwu na ha malitere ime nke a ma ọ bụ nke ahụ n'ihi na ha ahụla m ka m na-eme ya, obi dịkwa m ụtọ na enwere m ike ime nke ahụ maka ndị ọzọ mgbe m enweghị nke ahụ n'ezie.Ire speaking about being a role model
- Mana echere m na ihe dị mkpa bụ na ahụrụ m uru dị na ahụmịhe m. Ma eleghị anya ọ na-eme ka ọ sie ike karị ịbanye n'otu ngalaba. Mana ikekwe nke ahụ pụtara, n'ikpeazụ, m ga-emecha rụọ ọrụ maka onwe m.Ire speaking on her entrepreneurial spirit
- Ana m amụta na enwere m ikike pụrụ iche ịmụta ihe nke ọma, ekwesịghịkwa m ịla azụ na nke ahụ naanị n'ihi na ọtụtụ ụwa yiri ka ha ji ndị ọkachamara ma ọ bụ ndị ọkà n'ozuzu kpọrọ ihe. Ire speaking on the importance of self awareness
Nrụtụaka
[dezie]Ire, Aderinokun. "Ire Aderinokun Webpage". ireaderinokun.com. onowho victor. Retrieved 24 April 2021.
- Ụzọ kachasị mma isi banye ụlọ ọrụ bụ ịbanye na ụlọ ọrụ. Malite ịrụ ọrụ ahụ, wulite Pọtụfoliyo gị n'onwe gị. Echela ruo mgbe mmadụ nyere gị ọrụ ịmalite ịrụ ya n'ezie."

