Jump to content

Inji Aflatoun

O sị Wikiquote

Àtụ:Data box

Inji Aflatoun (16 Eprel 1924 – 17 Eprel 1989 bụ onye Egypt na-ese ihe na onye na-akwado mmegharị ụmụ nwaanyi. Ọ bụ onye isi ọnụ na-ekwuchitere ndị Marxist-progressive-nationalist-feminist movement na njedebe 1940s na 1950s,yana onye ọsụ ụzọ nke nkà Egypt ọgbara ọhụrụ na otu n'ime ndị na-ese ihe nkiri na Egypt dị mkpa.

Okwu okwuru[dezie]

  • Nasser, n’agbanyeghị na o tinyere m n’ụlọ mkpọrọ, ọ bụ ezigbo nwa amaala.
  • Ihe osise m tụrụ ndị mmadụ n'anya ma ha na-eche "ihe mere otu nwa agbọghọ si n'ezinaụlọ bara ọgaranya ji na-ata ahụhụ nke ukwuu".

Njikọ mpuga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: