Jump to content

Inessa Kraft

O sị Wikiquote

Inessa Kraft


'Inessa Kraft bụ onye na-eme ihe nkiri na onye ọkà ihe ọmụma mara maka ọrụ ya na fim, TV, na mgbasa ozi, na-elekwasị anya na nkwado, agụmakwụkwọ, na njikọ omenala. E wezụga ịdị mma nke ihe nkiri ya na idoanya nke ozi ya, ọ bụghị nanị na ha bu n'obi ime ka ndị mmadụ mara banyere nsogbu na ihe ịma aka dị mgbagwoju anya taa kamakwa iji gosipụta ohere na-apụta maka ime ihe na ịchọta ngwọta mpaghara. Na mgbakwunye na ime ihe nkiri, Inessa Kraft na-emepụta ma na-eduzi ma na ụlọ ọrụ mmepụta vidiyo na ọrụ nke ya. [1][2][3][4][5]gokwRaindance]https://raindance.org/author/inessakraft//</ref>

Okwu ndị okwụrụ

[dezie]
  • "mmadụ, ọdịdị, na ọganihu nwere ike ịdị n'otu ."[6]
  • Ime ihe nkiri ma ọ bụ nduzi ime ihe nkiri chọrọ ka anyị ọ bụghị nanị ịghọta agwa anyi kamakwa ịghọta àgwà anyị chọrọ ịṅomi.Ọ bụrụ na anyị na àgwà anyị na-alụ ọgụ, nke agwa anyị chọrọ ịñomi ga aka njọ. Ndị mmadụ na-eche na akpọchiri ha n'ihu igwefoto, ebe ndị ọzọ nwere ike imebiga ihe ókè. Ọtụtụ mgbe, ọ bụ n'ihi na ha amụtabeghị ijikọ na ezi mmetụta uche ha ma ọ bụ ntụzịaka e nyere ha abụghị nke doro anya na-anọchi anya mmetụta a chọrọ."<ref>[https://raindance.
  • Ụwa zuru oke; oge ị na-enweghị ike ịme ihe naanị ya, e nwere otu onye n'ụwa nke mkpa ya dabara nke ọma." Source [[Architecture Life Dialogue]

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: