Jump to content

Immaculée Ilibagiza

O sị Wikiquote
Immaculée Ilibagiza, 2007

Immaculée Ilibagiza (1972–) bụ onye edemede America onye Rwanda na onye na-ekwu okwu mkpali.

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • M ka na-anwakwa m taa gbasara iwe, ọ bụrụ na enyi m raara m nye. Achọrọ m ka ha hụ ihe mgbu ha na-eme m. Ma, mgbe iwe ahụ na-ewe m, ana m arịọ Chineke ka o nyere m aka. Amaara m nke ọma na mgbaghara ga-ekwe omume.
  • Na Rwanda, ọ dịghị onye chọrọ ịhụ ihe anyị hụrụ. Ọ bụrụ na ihe na-arụ ọrụ, anyị chọrọ ka ha na-aga n'ihu.
  • Abịara m ghọta na ọ dịghị mgbe Chineke na-egosi anyị ihe anyị na-adịbeghị njikere ịghọta. kama, ọ na-ahapụ anyị ka anyị hụ ihe anyị kwesịrị ịhụ mgbe anyị kwesịrị ịhụ ya. ọ ga-echere ruo mgbe anya anyị na obi anyị meghere ya, na mgbe anyị dị njikere. Ọ gākukwasi ukwu-ayi n'uzọ nke kachasi ayi utọ. Mana ọ dịịrị anyị ime njem ahụ.

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: