Jump to content

Ifu Ennada

O sị Wikiquote
Ennada in 2020

Iheme Faith Uloma A maara nke ọma dị ka Ifu Ennada bụ onye na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri Naijiria na onye bụbu onye BBNaija. Ọ bụkwa onye na-eme ihe nkiri, nke a ma ama maka mmeri AMAA award maka Best Young and Promising Actor na fim O-Town.

Ihe ndi okwụru[dezie]

  • Iwuli onwe gị kwesịrị ịbịa tupu ịchụso nwanyị nke 'na-agbalị maka onwe ya'. Nke a na-agakwa maka ụmụ nwanyị. Wulite onwe gị ma ị nwere ike ịhọrọ ụdị ndị ị ga-achọ ka gị na ha na-akpa.
  • Ihe bụ, n'oge ụfọdụ, ị ga-agwa onwe gị na nke a abụghị ndụ ị chọrọ, gbachie onwe gị ihe ndị na-enyere aka ịtọhapụ na ibuli mmụọ gị, na mgbe ahụ ị na-etiku Chineke.

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Ifu Ennada na Wikiquote Bekee