Ifeoma Onyefulu
Ọdịdị
Ifeoma Onyefulu ka amuru n'afo 1959. Ifeoma bu onye na-ede akuko ejije umuaka, akuko Ejije nakwa ode foto. Amuru ya na Onicha, Anambara Steeti, Naijiria. O bi na UK kita.
Okwu ndi okwuru
[dezie]- Njem amụtala m na ndị mmadụ bụ otu ihe n'ụwa nile - ụfọdụ na-ewe iwe, ụfọdụ na-enyere aka. **Ifeoma Onyefulu.
- Mkpụrụ obi (mmụọ) na-enweta ezumike n'akwụkwọ. **Ifeoma Onyefulu
- M na-eleta Africa ka m nwere ike na akwụkwọ m niile nwere ọnọdụ Africa. Ana m enweta echiche m site n'ịgụ ihe, ige ndị mmadụ ntị na ilele ndị mmadụ anya.
Njikọ mpụga
[dezie]Ifeoma Onyefulu na Wikiquote Bekee
