Ifeoma Okoye
Ọdịdị
Ifeoma Okoye bụ onye ọdee akwụkwọ akụkọ Naijiria. Amụrụ ya na steeti Anambra dị na mpaghara ọwụwa anyanwụ Naijiria. O dere akwụkwọ akụkọ gụnyere Behind the Clouds, akwụkwọ akụkọ ụmụaka, na akụkọ mkpirisi, dịka The Village Boy na Eme Goes to School.
Okwu ndi okwụru
[dezie]- Feminism bụ echiche dị mma. Ọ masịrị m ka o si eme ka anyị mata ịkpa oke a na-emegide ụmụ nwanyị, ana m akwadokwa nha anya nwoke na nwanyị, nwa agbọghọ na nwa nwoke ọ na-akwado. Na-ekwu maka echiche ya banyere feminism.
- Dị ka nnu si atọ ụtọ nri, otú ahụ ka nkwurịta okwu dị mma si dị ụtọ maka alụmdi na nwunye ịhụnanya na obi ụtọ.
Njikọ mpụga
[dezie]Ifeoma Okoye na Wikiquote Bekee
