Idowu Phillips
Ọdịdị
Idowu Philips
Idowu Philips (amụrụ 16 Ọktoba 1942), nke a ma ama dị ka Iya Rainbow, bụ onye na-eme ihe Naijiria n'eme ihe nkiri.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- Obi di m uto n'ihi na onye gara mba ofesi bia wuo ulo, okwesiri ito ma kele ya.
- Edere n'akwụkwọ akụkọ mgbe ahụ na abụ m onye na-eme ihe nkiri dị ọnụ ala. Anam egosipụta dị ka'Iya Osumare' mgbe ahụ ọ bụghị 'Iya Rainbow'. Ọ bụrụ na emeghị m otú ahụ, agaraghị m enwe ike ịzụ ụmụ m ise nke ọma.
- Ịbụ nwanyị di ya nwụrụ apụtaghị na mmadụ ga-anọdụ ala n'otu ebe n'emeghị ihe ọ bụla wee chere gọọmentị maka enyemaka.
- Chineke nwere ike ịgbanwe akụ nke onye ọ bụla maka ezi ihe. Naanị mkpa ka ị na-ekpe ekpere mgbe niile ma na-eme ihe ziri ezi. Ọ bụrụ na ị na-emesapụ aka, ị ga-enweta amara mgbe niile.