Hulda swai

O sị Wikiquote


Hulda Swai(amụrụ ya na afo 1954) bụ onye nyocha Tanzania na prọfesọ na sayensị ndụ na bioengineering. Ọ bụ onye ọsụ ụzọ na nyocha nanomedicine na mmepe ọgwụ megide ọrịa na-efe efe na Africa. Ọrụ ya lekwasịrị anya karịsịa n'iji nanotechnology eme ọgwụ mgbochi ịba

Okwu ndị O kwuru[dezie]

  • Sayensị abụghị ihe siri ike, ọ bụ naanị akụkọ ifo, ụmụ nwanyị dị mma ka ụmụ nwoke
    • recieving her science award**

Njikọ Mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Hulda Swaina wikikwootu bekee Hulda Swaina Wikipedia Igbo