Howard Zahniser

O sị Wikiquote

Howard Zahniser (25 February 19065 May 1964) (pronounced "ZON-i-ser") bụ onye Amerika na-akwado gburugburu ebe obibi nakwa onye dere Iwu ọzara nke 1964

Okwu ndị o kwụrụ[dezie]

  • Nke bụ́ eziokwu bụ na ọ bụ ala ahụ mere ka anyị niile bụrụ ndị America, omume zìrì ezi bụ na ọ bụ ala nke a ga-echekwarịrị iji zọpụta ịbụ ndi America anyị. Mbibi ala, ịkpagbu oke ọhịa, na mbibi anụ ọhịa bụ ihe arụrụ arụ megidere ndị America karịa ọchịchị Kọmunist, Fascist, ma ọ bụ mgbasa ozi si mba ọzọ.
    • "N'ime na N'èzí", Magazin Nature nọmba 33 (May 1940) p. 255, nke e hotara na Mark Harvey, Wilderness Forever (2005) p. 45
  • Ọzara, n’ụzọ dị iche n’ebe ndị mmadụ na ọrụ ya n'ịchịkwa mbara ala, a na-amata ugbu a dị ka ógbè ebe mmadụ na-akpaghasịghị, bụ́ ebe mmadụ n’onwe ya bụ onye sitere n’okike, onye na-awagharị awagharị nke na-eleta mana ọ naghị anọgide na njem ya na-ahapụ naanị nzọụkwụ.
    • Site na usoro mmalite nke Iwu ọzara (S. 1176, nyefere na Senate 11 February 1957, dị ka e degharịrị na The Living Wilderness olu 21, nọmba 59, Winter-Spring 1956-57, p. 26- 36)
  • Ala ozara, n’ụzọ dị iche n’ebe ndị mmadụ na ọrụ ya na-achị, bụ́ ebe a na-amata dị ka ógbè ebe mmadụ na-emebisịghị, bụ́ ebe mmadụ n’onwe ya bụ onye ọbịa nke na-adịghị anọgide.
    • Wilderness Act (Iwu Ọhaneze 88-577; 16 USC 1131-1136; kwadoro 3 Septemba 1964)

Njikọ Mpuga[dezie]