Jump to content

Hind Rostom

O sị Wikiquote

Hind RostomHind Hussain Mohammed ma ọ bụ Nariman Hussein Murad, nke a na-akpọkarị aha ogbo ya Hind Rostom, Nọvemba 12, 1929 – Ọgọst 8, 2011 ọ bụ onye omere Egypt,a na-ewere ya dị ka otu n'ime ndị ngosi dị na sinima Egypt, dị ka osi wee maa mma ka eji akpọ ya Marilyn Monroe nke ọwụwa anyanwụ.

Okwu ndị okwụrụ

[dezie]
  • "Ihe nrite ahụ abịaghị n'oge, etinyeghị m na uko ka ha họrọ m mgbe ọ bụla ha chọrọ, ọ bụ naanị otu Hind Rostom dị n'etiti ọwụwa anyanwụ, ka anyị tụlee na ọnụ ọgụgụ ahụ. nke ọgbọ m ndị àmà ama na eme ihe nkiri e bụghị ibu nke ukwuu nke na-eleghara anyị anya, na kwa, ọ bụghị ihe kwesịrị ekwesị ị kwanyere m ugwu mgbe omela ọtụtụ afọ nke àkwánye siri ndị na-erughị m ugwu, isi ihe ọzọ bụ na m na-ajụkwa nkwanyere ugwu m tupu Shadia, ọ kwesịrị ya maka na o bụ onye àmà ama na eme ihe nkiri tupu mụ.
  • A dịghị m ata onwe m ụta ," ka o kwuru na N'ajụjụ ọnụ ya banyere mkpebi ya ịla ezumike nká. "Emere m ya maka ịhụnanya m ebe dị m nọ Dr. Fayaad,"

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: