Hilda Baci

O sị Wikiquote
Hilda Bassey
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereHilda Dezie
aha ezinụlọ yaEffiong Bassey Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Septemba 1996 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Akwa Ibom Dezie
ŃnéLynda Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ebe agụmakwụkwọMadonna University Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
agbụrụAfrican people Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOnye Kraịst Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ọmụma Mmekọahụheterosexuality Dezie

Hilda Effiong Bassey' (amụrụ n'abalị iri abụọ nke ọnwa Septemba, 1996) nke a makwaara dị ka Hilda Baci, bụ onye osi nri si Naijiria, onye na-edozi ụlọ, onye na-eme ihe nkiri na onye ji ugbu a Guinness World Record n'ihi ịma aka esim nri.

Okwu okwuru[dezie]

"" Ọ dị m ka m malitere usoro ma ọ bụ dị ka m nwere nka nke ukwuu dị ka trailblazer n'ihi na ọ bụ naanị trailblazer ga-amalite ihe nke ndị ọzọ ga-achọ ime ya."

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: