Helen Paul

O sị Wikiquote
Helen Paul (2016)

Helen paul[dezie]

Prọfesọ Helen Paul bụ onye Naijiria na-akpa ọchị, onye na-agụ egwú na onye na-eme ihe nkiri. Ọ bụkwa onye na-akpa ọchị kwụ ọtọ, nke a maara dị ka Tatafo, nke ejiri ụda olu na-eme ka ọ dị ka nwata.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Mgbe ị na-eme ihe njakịrị, ọ nweghị ụzọ ị ga-esi banye na nsogbu. Ya mere, bụrụ eziokwu nye onwe gị.
  • Ikike inwe nguzozi n'ihe anyị na-eme, na-enyere anyị aka imeziwanye ihe omume anyị na-eme kwa ụbọchị.
  • Adịla ebi ndụ naanị n'enyo enyo Nyocha wee jide n'aka.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/authors/helen-paul/1048/