Helen Keller
Ọdịdị
Helen Adams Keller (Önwa ishii 27, 1880 – Önwa ishii 1, 1968) bụ mgbe mbu onye Amerika nke òde akwukwọ na onyé òtímkpú na íjè; orìà (nke nweriki bụ ịbà skalet mà òsè meningaitis) nà mgbe ọ bu önwa 19 háfụrụ ya ka ọ kpù ìsì na ńtị ya kpọchi.
Nke nwere nkwadọ
[dezie]- Madụ ènwǵhiki kwé Í lị àlà mgbe ọ chọri fé èfé.
- Ȯ gwara okwu na American Association to Promote the Teaching of Speech to the Deaf na Mt. Airy, Fladelfia, Pensilveniya (8 Önwa ishii 1896), ótu okwu dí nà ihe ọzȯ nọ nà The Story of My Life