Hebe de Bonafini

O sị Wikiquote

Hebe de Bonafini

Hebe de Bonafini (2009)

Hebe de Bonafini' (a mụrụ 4 December 1928 - 2022) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị si Argentina.

Okwu okwuru[dezie]

Mgbe mbuso agha mere, anọ m na Cuba, na-eleta nwa m nwanyị, enwere m obi ụtọ. Ọ dịghị ewute m ma ọlị, n'ihi na, dị ka m na-ekwu mgbe nile n'okwu m, ụmụ anyị nwụrụ anwụ ga-abọ ọbọ n'ụbọchị ndị mmadụ, onye ọ bụla, nwere obi ụtọ.

  • Macri dị njọ karịa onye ọchịchị aka ike, n'ihi na o jiri ịtụ vootu bịa n'ọchịchị.

Mba ', 2015).

Njikọ mpụga[dezie]

Hebe de Bonafini na Wikipedia Bekee

Hebe de Bonafini na wikiquote