Hebe Tien
Ọdịdị
Hebe Tien
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Taiwan |
| aha ezinụlọ ya | Tian |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Maachị 1983 |
| Ebe ọmụmụ | 新豐鄉 |
| ọrụ ọ na-arụ | omee, onye na-abụ abụ, omee |
| oge ọrụ ya (mmalite) | 2001 |
| ụdị olu | soprano |
| ngwa egwu | Piano, olu egwụ, ukulele |
| diskografi | Hebe Tien discography |
| Onye òtù nke | S.H.E |
| ụdị | Jennifer Hudson |
| akara ndekọ | HIM International Music |
| Ihe nrite | QQ Music Awards |

Hebe Tien (Tián Fùzhēn; amụrụ na 30 Maachị 1983) bụ onye na-agụ egwu na onye na-eme ihe nkiri si Taịwan.
Ihe ndị o kwụrụ
[dezie]- Ọ bụ ngozi inwe ike ime ihe na-amasị m maka ibi ndụ, na ime ka ndị mmadụ nwee mmasị n'egwum.
- Hebe Tien (2016) cited in "Concert review: Hebe Tien shows how far she has come" on Today Online, 7 Maachị 2016.
- Onye ọ bụla na-enweta mgbago na mgbada na ndụ ha. Enwere m ekele zuru oke inwe ezi ndị enyi n'akụkụ m site na ha nile.
- Hebe Tien (2021) cited in "Hebe Tien Hints S.H.E Could Change Name If Copyright Issues With Ex-Label Can’t Be Resolved" on Today Online, 6 Jenụwaarị 2021.
Njikọ mpụga
[dezie]Hebe Tien na Wikiquote Bekee
