Hauwa Ojeifo

O sị Wikiquote

Hauwa Ojeifo' (a mụrụ 1992) bụ onye Naijirịa na ekwuchitere ndí amakporo na ike na onye na-akwado ahụike uche. A maara ya dika nwanyị Naijiria mbụ nwetara Queen's Young Leader Award maka ọrụ ya.

Okwu Ndí Okwuru[dezie]

  • "Anyị enweghị ike ilekọta onwe anyị n'ụzọ anyị ga-esi pụọ na gburugburu ebe adịghị mma nke uche."


  • "Ma ụma wepụta oge maka ihe omume ndị na-eme ka ọnọdụ gị dịkwuo mma."
    • [1] Na-ekwu maka ahụike uche (March 21 2021)


  • "Ụmụ nwanyị nwere ọnọdụ ahụike uche dịka mụ onwe m nwere ihe ha ga-ekwu ma a na-ege anyị ntị. Ọ na-enye ike!"
    • [2]N'oge nsọpụrụ(September 8 2020)


Njikọ mpụga[dezie]

  • Ederede [[wikiquote:|Hauwa Ojeifo]] na Wikiquote.