Hauwa Maina

O sị Wikiquote
Hauwa Maina
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereHauwa Dezie
aha ezinụlọ yaMaina Dezie
Ebe ọmụmụȮra Borno Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya2 Mee 2018 Dezie
Ebe ọ nwụrụKano Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Hausa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, producer Dezie
ebe agụmakwụkwọKaduna Polytechnic Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1998 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)2018 Dezie

Hauwa Maina'bụ onye na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri na Kannywood onye pụtara na ihe nkiri Queen Amina of Zazzau. Ọ nwụrụ n'ihi ọrịa na-akọwaghị ya n'ụlọọgwụ Kano n'abalị abụo nke ọnwa Mee, 2018.

Okwu okwuru[dezie]

  • Enwere ọdịiche dị n'etiti ime ihe nkiri na Nollywood na Kannywood. Na Kannywood, anyị na-ahụ mgbe niile na anyị emeghị ihe ga-emegide okpukperechi ma ọ bụ omenala anyị, mana na Nollywood, ha na-esusu ọnụ, makụọ, ma na-eme ụdị omume rụrụ arụ niile. Ụfọdụ n'ime ha site na omume ha nwere ike ime ihe nkiri ndị okenye n'ụzọ dị mfe.
  • Ma otu ihe ahụ ka m chọrọ ka e cheta m dị ka Hauwa Maina si Biu nke a mụrụ na Kaduna dị ka onye Alakụba ma na-efe Chineke ruo n'ókem maara na enwere m olileanya ime ya na paradaịs mgbe ọ bụla m zara oku nna nna m.

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: