Hauwa Allahbura
Ọdịdị
Hauwa Allahbura bụ nwanyi na-eme ihe nkiri na Nollywood ma bụrụkwa onye na emepụta ihe nkiri. Ọ bụ onye isi oche nke Cut24 Productions ma bụrụkwa onye mepụtara ma duzie ọtụtụ ihe nkiri gụnyere Gidi Blues (2016) The Eve (2018), and Code Wilo (2019).
Okwu ndi okwụru
[dezie]- Eledala onye ọ bụla anya mgbe ọ bụla
Njikọ mpụga
[dezie]Hauwa Allahbura na Wikiquote Bekee