Hattie McDaniel

O sị Wikiquote
Hattie McDaniel
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoHattie McDaniel Dezie
Aha enyereHattie Dezie
aha ezinụlọ yaMcDaniel Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Jụn 1893 Dezie
Ebe ọmụmụWichita Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya26 Ọktoba 1952 Dezie
Ebe ọ nwụrụWoodland Hills Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
ihe kpatara ọnwụKansa ara Dezie
Ebe oliliAngelus-Rosedale Cemetery Dezie
nwanneSam McDaniel, Etta McDaniel Dezie
Asụsụ obodoAmerican English Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Asụsụ ọ na-edeAmerican English Dezie
ụdị ọrụ yana-ede Dezie
ebe agụmakwụkwọEast High School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1932 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)1949 Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịRepublican Party (United States) Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie
Onye òtù nkeHollywood Victory Committee, American Women's Voluntary Services Dezie
akara ndekọOKeh Records Dezie
Ihe nriteAcademy Award for Best Supporting Actress, Colorado Women's Hall of Fame, Black Filmmakers Hall of Fame, kpakpando na Hollywood Walk of Fame Dezie
ahọpụtara makaAcademy Award for Best Supporting Actress Dezie
Hattie McDaniel n'afọ 1939

Hattie McDaniel (June 10, 1893 - Ọktoba 26, 1952) bụụrụ onye na-emepụta ihe nkiri, onye na-ede ma na-agụkwa egwú nakwa onye mkpaọchị nke mba Amerika. Maka ọrụ ya dịka Mammy na ihe nkiri Gone With the Wind n'afọ 1939, o ritere Academy Award for Best Supporting Actress, bụrụ onye African-American nke mbụ ritere Oscar Award. O nwere kpakpando abụọ na Hollywood Walk of Fame, ewebatakwara ya na Black Filmmakers Hall of Fame n'afọ 1975, na n'afọ 2006 ọ ghọrọ onye mbụ ritere Black Oscar nke ejiri U.S. Postage Stamp kwanyere ùgwù. N'afọ 2010, a kpọbatara ya na Colorado Women's Hall of Fame. Na mgbakwunye n'ime ihe nkiri, McDaniel dekọtara egwú ịhụnanya dị iri na isii n'ọnụ ọgụ (blues) n'etiti 1926 na 1929 ma bụrụ onye ama ama na redio nakwa telivishọn; ọ bụ nwanyị ojii mbụ gụrụ egwu na redio na mba Amerika.

Okwu Ndị O Kwuru[dezie]

  • Ihe ga-amasị m bụ akpati-ozu na shroud na-acha ọcha; gardenias na-acha ọcha na ntutu m na n'aka m, yana akwa mkpuchi oyi gardenia (gardenia blanket) na-acha ọcha na ohiri isi eji okooko osisi Rose na-acha uhie uhie mee.

[1] Hattie n'okwụ ya maka olili ya n'afọ 1952.

  • Ọ ga-akara m mma ikpa àgwà n'egwuregwu kà nwa odibo karịa ịbụ otu.
    • Frequent responseNa nzaghachi ya na nkatọ akatọrọ ya n'o mere ihe kpatara ịkpa ókè nke agbụrụ n'egwuregwu ndị o so mee


  • O meela ka m dị umeala nke ukwuu, m ga-ejidekwa ya mgbe niile dịka ihe mgba ọkụ maka ihe ọ bụla m nwere ike ime n'ọdịnihu. Enwere m olileanya site n'obi dị ọcha na m ga-abụ ihe nkwanye ùgwù nye agbụrụ m na ụlọ ọrụ ihe nkiri.

while receiving Ihe nrite Best Supporting Actress Award ya na 12th Academy Awards nke 1940 maka ọrụ ya n'ihe nkiriGone with the Wind.


  • Amaara m na m nwere ike ịbụ abụ nakwa ịgba egwu...nne m na-enye m nickel mgbe ụfọdụ ka m kwụsị.
    • [2] Hattie na-ekwu maka òtù ọ siri chọọ ịbụ onye na-emepụta ihe nkiri kemgbe o jị bụrụ nwata


Okwu Ndị O Kwuru Gbasara McDaniel[dezie]

  • Echere m na o nwere nnọọ olileanya, ọ chọkwaara ịkọrọ ndị ọzọ ihe ịga nke ọma ahụ. Ọ kwadoro ezinụlọ, ndị enyi. Ndị mmadụ na-ekwu banyere otú ndị mmadụ ga-esi na-abịakwute ya o wee nye ha ego o nwere, ya mere ọ na-emesapụ aka n'ụzọ dị otú ahụ.

[3] Watts gwara NPR maka onye omere ahụ n'afọ 2005

  • Ọ bụ onye ọ̀gụ́-egwu nke ji arụ ọrụ guzogide ọchịchị ndị ọcha - ruokwa mgbe ọ na-esonye na azụmaahịa ihe ngosi ndị ọcha.
    • [4] historian Jill Watts kọwara onye omere ahụ n'afọ 2018.


  • Ha ekwedịghị ka ọ banye n’ụlọ igosi ihe nkiri ruo ozugbo o nwetara ihe nrite ahụ. Mmadụ bịara n’èzí kpọbata ya n’ụlọ ezumezu. E kweghịkwa ka ọ nọrọ n'ebe ahụ.
    • [5] Queen latifah n'ikọwa ihe ntaramahụhụ onye omere ahụ gabigara mgbe Ọ chọrọ ịnata ihe nrite Oscar award.


  • Ọ tụrụrịị anya na ọ ga-arụ ọrụ ga-agbasa áhà ya, o wee gwa ndị nta akụkọ na ya na-atụ anya na ọ ga-abịa, ma ọ pụtaghị ma ọlị. Na n'elu ya, ọmagide ya kà ọnya n'ụdị n'etiti Ụlọ ọrụ mmepụta ihe nkiri ndị ọcha (Hollywood) na mgbe ahụ obodo African-American ya. Ọ na-alụso nke ahụ kà ọgụ mgbe niile na, na-achọ nguzozi, na-aga n'ihu na-ejere obodo ozi ma n'otu oge ahụ ijere ebumnuche ya ozi, nke bụ ịga n'ihu na n'ụlọ ọrụ imepụta ije nkiri ndị ọcha (Hollywood), nke ọnụ ahịa ya dị oke egwu. Ọ bụ nnukwu ọnụ ahịa onwe onye ọ ga-akwụ.
    • [6] Watts n'okwụ ya maka ebumnuche omere ahụ n'afọ 2018.

Njikọ Mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: