Gaa na ọdịnaya

Halima Musa

Sitere na Wikiquote

Halima Musa Abdul bụ nọọsụ, midwife na onye nkụzi sitere na ngalaba nke sayensị nọọsụ, Mahadum Ahmadu Bella Aria, Kaduna State, Naijiria.

Okwu Ndi Okwuru

[dezie]
  • "Ebe ị nọ taa bụ n'ihi echiche gị nke ụnyaahụ."


  • "Ọ bụrụ na ị chọrọ ịhụ onwe gị nke ọma, ị ga-akụ Ezi Echiche."


  • "Gịnị ka ị na-ahụ gbasara onwe gị Chee ihe ọma gbasara onwe gị."


  • Chee echiche nke ọma, ị ga-ahụ onwe gị ka ị bụrụ ihe ị chere.


Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Halima Musa Abdul na Wikipedia Bekee

Halima Musa Abdul na Wikiquotes