Jump to content

Halima Atete

O sị Wikiquote

Halima Yusuf Atete nke a makwaara dị ka Halima Atete (amụrụ 26 November 1988) bụ onye na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri na Nigeria, amụrụ ma zụlite na Maiduguri, Borno steeti. na ọrụ ekworo juru. O sonye na kannywood na 2012, o mere mpụta mbụ ya na Asalina (My Origin) ihe nkiri o mere, ka ọ pụtachara na fim dị iche iche dịka Kona Gari, Asalina, Dakin Amarya, ọ meriri onye na-eme ihe nkiri kacha mma na City People Entertainment Awards na 2013, ụlọ ọrụ akụkọ sitere na London bụ African Voice họpụtara ya maka ọmarịcha ọrụ ya na ụlọ ọrụ ntụrụndụ.

Ihe ndi okwụru

[dezie]
  • Ọfọn, anyị niile nwere ndị iro mana m na-agba mbọ mgbe niile na m na-ekpesi ekpere ike ma na-ahapụ ihe niile n'aka Chineke. Ị ma na ọ bụrụgodị na ị nweghị ihe ọ bụla na ndụ, ị ka ga-enwe ndị iro.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Halima Atete na Wikiquote Bekee