Gaa na ọdịnaya

H. G. Carrillo

Sitere na Wikiquote

H. G. Carrillo H. G. Carrillo H.G. "Hache" Carrillo bụ onye odee America na onye enyemaka Prọfesọ Bekee na Mahadum George Washington dị na Washington, D.C. N'afọ 1990, ọ malitere ide dịka "H. G. Carrillo", ma mesịa nakweere njirimara ahụ na ndụ onwe ya.

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ

[dezie]
  • "O wee tie ya nke ukwuu na tebụl, anyị niile na-awụlikwa elu n'ụkwụ atọ. Ma ọ na-asị, 'Ugbu a m nwere mmasị gị ...' "

[1]

Ebenside

[dezie]