Gugulethu Zuma-Ncube
Ọdịdị
- A mụrụ ya na 10 Ọktoba 198, ọ bụ onye South Afrịka, onye na-eme ihe nkiri ma bụrụkwa nwa nke onye bụbu onye isi ala Jacob Zuma na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị African National Congress (ANC) Nkosazana Dlamini-Zuma, ọ bụkwa nwunye nwa Prọfesọ Welshman Ncube. nke ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zimbabwean Movement for Democratic Change Alliance.
Okwu ndị Okwụrụ
[dezie]Ime ihe nkiri bụ ihe m chọrọ ime; ọ bụ akala m. Ọ bụ ụzọ isi mee ihe nkiri, ide ihe nke m ka m wee nwee ike ime ihe nkiri na ya. Ahụrụ m ya n'anya n'ezie ma gbalịsie ike ime nke ọma na ya wee kwalite ya. Mgbe m na etolite, achọrọ m ịbụ onye ọka iwu. Ọ bụ naanị ihe m nwere ike iche ma ọ bụ kwuo maka ya. A gara m ụlọ akwụkwọ iwu otu afọ, anọ m na Mahadum Cape Town . Ozugbo m malitere ịmụ akwụkwọ, amaghị m ma ọ bụrụ na ọ bụ maka m, karịsịa ịmụta banyere ụlọ ọrụ na ngalaba, ohere – ọ dịghị m nnọọ mma.