Gretchen Whitmer
Ọdịdị
Gretchen Whitmer
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| aha n'asụsụ obodo | Gretchen Whitmer |
| Aha ọmụmụ | Gretchen Esther Whitmer |
| aha enyere | Gretchen, Esther |
| aha ezinụlọ ya | Whitmer |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Ọgọọst 1971 |
| Ebe ọmụmụ | Lansing |
| Ńnà | Richard Whitmer |
| Asụsụ obodo | English |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Asụsụ ọ na-ede | American English |
| ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọka iwu, prosecutor |
| Ọkwá o ji | member of the Michigan House of Representatives, member of the State Senate of Michigan, Governor of Michigan |
| ebe agụmakwụkwọ | Michigan State University, Michigan State University College of Law, Forest Hills Central High School |
| ogo mmụta | Bachelor of Arts, Juris Doctor |
| Ebe obibi | East Lansing, Michigan Governor's Mansion |
| Ebe ọrụ | Lansing |
| onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Democratic Party |
| candidacy in election | 2018 Michigan gubernatorial election, 2022 Michigan gubernatorial election |
| okpukpere chi/echiche ụwa | Christianity |
| Ụcha ime anya | brown |
| Aka aka | right-handedness |
| so na | World Economic Forum Annual Meeting 2023 |
| Ihe nrite | Profile in Courage Award, Michigan Women's Hall of Fame |
| webụsaịtị | https://www.michigan.gov/whitmer/ |
| National Governors Association biography URL | https://www.nga.org/governor/gretchen-whitmer/ |
| nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Gretchen Esther Whitmer (amụrụ n'ọnwa Ogostu 23, afọ 1971) bu onye oka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị America na-eje ozi dika Gọvanọ nke iri anọ na itoolu nke Michigan kemgbe afọ 2019. Onye otu Democratic Party, ọ jere ozi na Michigan Ụlọ ndị nnọchiteanya nke Michigan site afọ 2001 ruo 2006 ya na Sineti nke Michigan site na afọ 2006 ruo afọ 2015.
Okwu ndi okwụru=
[dezie]- Anyị nọ n'oge ọrịa ọjọọ a kacha njọ ruo taa. Ọnọdụ ahụ adịbeghị njọ karịa. Anyị nọ na mkpọda, anyị kwesịrị ime ihe ụfọdụ
- Anyị rụsiri ọrụ ike, anyị mere ya, anyị mere wii wii ntụrụndụ iwu na steeti Michigan.
- Ọ dị m nwute na m nụrụ gbasara ọnwụ Jeff. Ọ tọrọ ntọala n'ọtụtụ ụzọ maka nkwado LGBTQ na-eme n'ofe Michigan ka taa. Ọtụtụ ndị ga-atụ uche ya, n'agbanyeghị na ihe nketa ya ga-adị ndụ site n'aka ndị ahụ o nyere nkwado n'oge ndụ ya nile.
Njikọ Mpụga
[dezie]- Gretchen Whitmer na Wikiquote Bekee

