Gaa na ọdịnaya

Grace Oladunni Taylor

Sitere na Wikiquote
Grace Oladunni Taylor
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereGrace Dezie
aha ezinụlọ yaTaylor Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya24 Eprel 1937 Dezie
Ebe ọmụmụEffon-Alaiye Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya8 Julaị 2025 Dezie
ọrụ ọ na-arụbiochemist, university teacher Dezie
ụdị ọrụ yaSTIM Dezie
onye were ọrụUniversity of Ibadan Dezie
ebe agụmakwụkwọQueen's School, Ibadan‎ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1970 Dezie
Onye òtù nkeNigerian Academy of Science Dezie
Ihe nriteL'Oréal-UNESCO Award For Women in Science, Fellow of the Nigerian Academy of Science Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Grace Oladunni Taylor (nke a makwaara dị ka Grace Oladunni Lucia Olaniyan-Taylor; amụrụ na 24 ọnwa Eprel afọ 1937) bu biochemist, nke bubu na Mahadum Ibadan, Ọ bụ nwanyị nke abụọ e debanyere na Nigerian Academy of Science of Science, na onye Africa mbụ nyere onyinye L'Oréal-UNESCO Award nke umu nwanyi no na Sayensi.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Gbaa ụmụ nwanyị ndị ọkà mmụta sayensị ume ka ha mee ihe dị ka ndị ọrụ mgbanwe
  • Ọbụna dị ka nwa akwụkwọ enwere m mmasị n'inyere ụmụ agbọghọ aka ịbanye na sayensị. N'otu oge, atụmatụ m bụ inye ụmụ agbọghọ ụlọ akwụkwọ sekọndrị scholarships, mana mgbe m meriri ihe nrite L'OREAL-UNESCO Maka Women in Science Award m malitere ebumnuche nke ukwuu.
  • Mụ na ngalaba Naijiria nke TWOWS (Third World Organization for Women in Scence) na-arụkọ ọrụ iji gbaa ụmụ nwanyị ume na ọrụ nyocha ha na ịgba ha ume ka ha bụrụ ndị isi na ọrụ anyị. Na nzukọ ọgbakọ a na Cape Town, South Africa enwere m obi ụtọ ịsị na ọtụtụ ndị ọzọ L'OREAL-UNESCO Maka Women in Science Laureates bịara. N'ezie, m weere teepu nke emume 1998 iji gosi onye ọ bụla nọ ebe ahụ na L'OREAL na UNESCO na-eme ihe maka ụmụ nwanyị na sayensị.
    • [1] Speaking at a program themed "For Women in Science Commitment Charter".

Njiko npuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Commons
Commons
Wikimedia Commons nwere midia gbásárá: