Gaa na ọdịnaya

Grace Mugabe

Sitere na Wikiquote

Grace Ntombizodwa Mugabe (amụrụ 23 Julaị 1965) bụ onye ọchụnta ego Zimbabwe onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na nwanyị di ya nwụrụ nke Onye isi ala nwụrụ anwụ Robert Mugabe. Ọ jere ozi dị ka First Lady of Zimbabwe site na 1996.

Okwu ndị o kwuru

[dezie]
  • Ọ gaghị ekwe omume mmadụ imefu nde dollar n'otu elekere.
    • [1] Okwu ya gbasara itinye ego. *Ugbua enwere mmuo na-awakpo umu anyi. Mmụọ nke ịṅụ mmanya, ịṅụ ọgwụ ọjọọ na ime ihe ndị ọzọ na-adịghị mma karịa afọ ha.
    • [2] Kwuo okwu banyere durg na ihe riri ahụ.
  • Ha sị na achọrọ m ịbụ onyeisiala. Gịnị mere? Abụghị m onye Zimbabwe?.
    • [3] Okwu ya gbasara ịzọ ọkwa onyeisiala.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:


Grace Mugabe na Wikikwuotu bekee

Grace Mugabe na Wikipidia Igbo