Gloria Michelle Otieno Muka

O sị Wikiquote

Gloria Michelle

Gloria Michelle


Ihe Ndị O kwuru[dezie]

  • Ịhụnanya dị ka mmiri ozuzo. Ọ na-abịa na ntapu mgbe ụfọdụ. Mgbe ahụ ọ na-amalite ịwụsa ma ọ bụrụ na ị kpachapụghị anya ọ ga-erikpu gị."
  • O kwuru na Onye kere ha na-enye ha eluigwe ka ha buru n’ihi na ha dị ike. Ndị a amaghị ndị ha bụ, ma ọ bụrụ na ị hụ ọtụtụ nsogbu na ndụ gị, ọ bụ n'ihi na ahọpụtara gị iburu akụkụ nke eluigwe n'isi gị.

[1]


Ebenside[dezie]